-
2 Samuel 13:6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 Amnọn wee dinara ala mee ka à ga-asị na ọ na-arịa ọrịa, eze abịa ileta ya. Amnọn asị ya: “Biko, ka Tema nwanne m nwaanyị bịa nọrọ n’ihu m meere m keeki abụọ, nyekwa m ya ka m taa.”
-