2 Samuel 13:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Amnọn wee dinara ala mee dị ka à ga-asị na ọ na-arịa ọrịa,+ eze wee bata ịhụ ya. Amnọn wee sị eze: “Biko, ka Tema nwanne m nwaanyị bata mee achịcha abụọ n’ihu m, ka o wee nye m nri n’ọnụ dị ka onye ọrịa.”
6 Amnọn wee dinara ala mee dị ka à ga-asị na ọ na-arịa ọrịa,+ eze wee bata ịhụ ya. Amnọn wee sị eze: “Biko, ka Tema nwanne m nwaanyị bata mee achịcha abụọ n’ihu m, ka o wee nye m nri n’ọnụ dị ka onye ọrịa.”