-
2 Samuel 13:25Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
25 Ma eze sịrị Absalọm: “Mba, nwa m. Ọ bụrụ na anyị niile esoro gị gaa, ọ ga-ebu gị aka.” Ọ nọ na-arịọsi eze ike, ma o kweghị aga, kama ọ gọziri ya.
-