2 Samuel 13:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ma eze sịrị Absalọm: “Ee e, nwa m! Biko, ka anyị niile ghara ịga ka anyị ghara ịbụrụ gị ibu arọ.” Ọ bụ ezie na ọ nọ na-arịọsi ya arịrịọ ike,+ o kweghị ịga, kama ọ gọziri+ ya.
25 Ma eze sịrị Absalọm: “Ee e, nwa m! Biko, ka anyị niile ghara ịga ka anyị ghara ịbụrụ gị ibu arọ.” Ọ bụ ezie na ọ nọ na-arịọsi ya arịrịọ ike,+ o kweghị ịga, kama ọ gọziri+ ya.