-
2 Samuel 13:29Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
29 Ndị na-ejere Absalọm ozi gburu Amnọn otú Absalọm gwara ha. N’ihi ya, ụmụ eze ndị ọzọ niile biliri, onye nke ọ bụla arịgoro na jakị ya, gbalaga.
-