2 Samuel 13:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ndị na-ejere Absalọm ozi wee mee Amnọn dị nnọọ ka Absalọm nyere ha n’iwu;+ ndị ikom niile ọzọ bụ́ ụmụ eze wee malite ibili rịgoro, onye nke ọ bụla n’ịnyịnya ibu ya, wee gbalaga.
29 Ndị na-ejere Absalọm ozi wee mee Amnọn dị nnọọ ka Absalọm nyere ha n’iwu;+ ndị ikom niile ọzọ bụ́ ụmụ eze wee malite ibili rịgoro, onye nke ọ bụla n’ịnyịnya ibu ya, wee gbalaga.