1 Samuel 22:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ikpeazụ, eze sịrị Doeg:+ “Tụgharịa wakpo ndị nchụàjà ahụ!” Ozugbo ahụ, Doeg onye Idọm+ tụgharịrị wakpo ndị nchụàjà ahụ wee gbuo+ n’ụbọchị ahụ mmadụ iri asatọ na ise ndị yi efọd+ e ji ákwà linin mee. 1 Ndị Eze 21:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ya mere, ndị ikom obodo ya, ndị okenye na ndị a ma ama bi n’obodo ya, mere nnọọ dị ka Jezibel ziri ha, dị nnọọ ka e dere n’akwụkwọ ozi ndị o zigaara ha.+
18 N’ikpeazụ, eze sịrị Doeg:+ “Tụgharịa wakpo ndị nchụàjà ahụ!” Ozugbo ahụ, Doeg onye Idọm+ tụgharịrị wakpo ndị nchụàjà ahụ wee gbuo+ n’ụbọchị ahụ mmadụ iri asatọ na ise ndị yi efọd+ e ji ákwà linin mee.
11 Ya mere, ndị ikom obodo ya, ndị okenye na ndị a ma ama bi n’obodo ya, mere nnọọ dị ka Jezibel ziri ha, dị nnọọ ka e dere n’akwụkwọ ozi ndị o zigaara ha.+