2 Samuel 14:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Eze ajụọ ya, sị: “Ọ̀ bụ Joab gwara gị ka i kwuo ihe a niile?”+ Nwaanyị ahụ asị: “Onyenwe m eze, ịgwa gị eziokwu, i kwutere ya. Ọ bụ Joab, onye na-ejere gị ozi, dunyere m. Ọ bụkwa ya gwara m kwuo ihe a niile m kwuru.
19 Eze ajụọ ya, sị: “Ọ̀ bụ Joab gwara gị ka i kwuo ihe a niile?”+ Nwaanyị ahụ asị: “Onyenwe m eze, ịgwa gị eziokwu, i kwutere ya. Ọ bụ Joab, onye na-ejere gị ozi, dunyere m. Ọ bụkwa ya gwara m kwuo ihe a niile m kwuru.