1 Ndị Eze 7:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ọ rụkwara Ụlọ Ogidi* ogologo ya dị kubit iri ise, obosara ya adịrị kubit iri atọ. O jikwa ogidi rụọ ebe a ga-esi na-abata n’ihu ya, jirikwa ihe kụchie elu ya.
6 Ọ rụkwara Ụlọ Ogidi* ogologo ya dị kubit iri ise, obosara ya adịrị kubit iri atọ. O jikwa ogidi rụọ ebe a ga-esi na-abata n’ihu ya, jirikwa ihe kụchie elu ya.