-
1 Ndị Eze 7:6Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
6 O mekwara ka Ihe Owuwu Ụzọ Mbata nke Ogidi ahụ dịrị kubit iri ise n’ogologo, na kubit iri atọ n’obosara; ihe owuwu ụzọ mbata ọzọ dịkwa n’ihu ha, nke nwegasịrị ogidi na ihe mkpuchi n’ihu ha.
-