1 Ndị Eze 8:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Naanị ihe dị n’ime Igbe ahụ bụ mbadamba nkume abụọ+ Mosis tinyere n’ime ya+ na Horeb. O tinyere ha mgbe Jehova na ndị Izrel gbara ndụ,+ n’oge ha si n’Ijipt na-apụta.+
9 Naanị ihe dị n’ime Igbe ahụ bụ mbadamba nkume abụọ+ Mosis tinyere n’ime ya+ na Horeb. O tinyere ha mgbe Jehova na ndị Izrel gbara ndụ,+ n’oge ha si n’Ijipt na-apụta.+