Ọpụpụ 40:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Mosis wee were Ihe Àmà+ ahụ tinye n’Igbe ahụ,+ tinyekwa okporo osisi ndị ahụ+ n’Igbe ahụ ma were okwuchi Igbe ahụ kwuchie ya.+ Diuterọnọmi 10:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 M wee tụgharịa si n’ugwu ahụ gbadata+ ma tinye mbadamba nkume ndị ahụ n’igbe ahụ m rụrụ, bụ́ ebe ha ka dị, otú Jehova nyere m n’iwu.
20 Mosis wee were Ihe Àmà+ ahụ tinye n’Igbe ahụ,+ tinyekwa okporo osisi ndị ahụ+ n’Igbe ahụ ma were okwuchi Igbe ahụ kwuchie ya.+
5 M wee tụgharịa si n’ugwu ahụ gbadata+ ma tinye mbadamba nkume ndị ahụ n’igbe ahụ m rụrụ, bụ́ ebe ha ka dị, otú Jehova nyere m n’iwu.