-
1 Ndị Eze 8:28Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
28 Jehova bụ́ Chineke m, biko, gee ntị n’ekpere ohu gị na-ekpe nakwa n’arịrịọ ọ na-arịọ ka i meere ya amara. Nụkwa ákwá ohu gị na-ebesara gị ka i nyere ya aka na ekpere ọ na-ekpe n’ihu gị taa.
-