1 Ndị Eze 8:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Jehova bụ́ Chineke m, chee ihu n’ekpere+ ohu gị na-ekpe nakwa n’arịrịọ ọ na-arịọ ka i meere ya amara,+ ka i gee ntị n’ákwá ohu gị na-ebesara gị na ekpere ọ na-ekpe n’ihu gị taa;+
28 Jehova bụ́ Chineke m, chee ihu n’ekpere+ ohu gị na-ekpe nakwa n’arịrịọ ọ na-arịọ ka i meere ya amara,+ ka i gee ntị n’ákwá ohu gị na-ebesara gị na ekpere ọ na-ekpe n’ihu gị taa;+