1 Ndị Eze 8:44 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 44 “Ọ bụrụ na ndị gị agaa ịlụso ndị iro ha agha n’ebe ị sị ha gaa,+ ha echeekwa ihu n’obodo a ị họọrọ+ nakwa n’ụlọ a m rụrụ ka a nọrọ na-eto aha gị,+ rịọ gịnwa bụ́ Jehova ka i nyere ha aka,+
44 “Ọ bụrụ na ndị gị agaa ịlụso ndị iro ha agha n’ebe ị sị ha gaa,+ ha echeekwa ihu n’obodo a ị họọrọ+ nakwa n’ụlọ a m rụrụ ka a nọrọ na-eto aha gị,+ rịọ gịnwa bụ́ Jehova ka i nyere ha aka,+