1 Ndị Eze 8:50 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 50 Gbaghara ndị gị mehiere gị. Gbaghara ha mmehie niile ha mere. Meekwa ka ndị dọọrọ ha n’agha lewe ha anya ka ndị e kwesịrị imere ebere. Ha ga-emekwara ha ebere+
50 Gbaghara ndị gị mehiere gị. Gbaghara ha mmehie niile ha mere. Meekwa ka ndị dọọrọ ha n’agha lewe ha anya ka ndị e kwesịrị imere ebere. Ha ga-emekwara ha ebere+