1 Ndị Eze 8:50 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 50 gbaghara+ ndị gị bụ́ ndị mehiere+ gị, gbagharakwa ha iwu gị niile+ ha mebiri;+ meekwa ka ha ghọọ ndị kwesịrị imere ebere+ n’anya ndị dọọrọ ha n’agha, ha ga-emekwara ha ebere
50 gbaghara+ ndị gị bụ́ ndị mehiere+ gị, gbagharakwa ha iwu gị niile+ ha mebiri;+ meekwa ka ha ghọọ ndị kwesịrị imere ebere+ n’anya ndị dọọrọ ha n’agha, ha ga-emekwara ha ebere