1 Ndị Eze 8:56 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 56 “Ka otuto dịrị Jehova, onye mere ka ndị Izrel bụ́ ndị ya biri n’udo otú o kwere ná nkwa.+ O nweghị otu n’ime ọmarịcha nkwa niile o si n’ọnụ Mosis bụ́ ohu ya kwe nke na-emezubeghị.+
56 “Ka otuto dịrị Jehova, onye mere ka ndị Izrel bụ́ ndị ya biri n’udo otú o kwere ná nkwa.+ O nweghị otu n’ime ọmarịcha nkwa niile o si n’ọnụ Mosis bụ́ ohu ya kwe nke na-emezubeghị.+