1 Ndị Eze 18:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 M hapụ gị ugbu a gawa, mmụọ Jehova ga-ebuga gị+ ebe m na-agaghị ama. Ọ bụrụkwa na mụ agaa kọọrọ Ehab sị lekwa ebe ị nọ, ya abịa, ọ hụghị gị, ọ ga-egbu m. Ma, mụnwa, bụ́ ohu gị, si na nwata tụwa egwu Jehova.
12 M hapụ gị ugbu a gawa, mmụọ Jehova ga-ebuga gị+ ebe m na-agaghị ama. Ọ bụrụkwa na mụ agaa kọọrọ Ehab sị lekwa ebe ị nọ, ya abịa, ọ hụghị gị, ọ ga-egbu m. Ma, mụnwa, bụ́ ohu gị, si na nwata tụwa egwu Jehova.