1 Ndị Eze 18:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ịlaịja asị ya: “Etinyeghị m ndị Izrel ná nsogbu, kama ọ bụ gị na ezinụlọ nna gị tinyere ndị Izrel ná nsogbu, n’ihi na unu kwụsịrị idebe iwu Jehova fewe Bel.+
18 Ịlaịja asị ya: “Etinyeghị m ndị Izrel ná nsogbu, kama ọ bụ gị na ezinụlọ nna gị tinyere ndị Izrel ná nsogbu, n’ihi na unu kwụsịrị idebe iwu Jehova fewe Bel.+