1 Ndị Eze 18:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 O wee sị: “Ọ dịghị nsogbu+ m wetaara Izrel, kama ọ bụ gị na ụlọ nna gị wetaara Izrel nsogbu,+ n’ihi na unu ahapụwo ihe Jehova nyere n’iwu,+ unu wee soro Bel.+
18 O wee sị: “Ọ dịghị nsogbu+ m wetaara Izrel, kama ọ bụ gị na ụlọ nna gị wetaara Izrel nsogbu,+ n’ihi na unu ahapụwo ihe Jehova nyere n’iwu,+ unu wee soro Bel.+