-
2 Ndị Eze 4:39Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
39 Otu n’ime ha gawara n’ọhịa ka ọ ghọrọ mkpụrụ malo, ma ọ hụrụ aṅara ọhịa, ghọwa ya, ghọjuo uwe ya. Mgbe ọ lọtara, o biri ha wụnye n’ite ofe, ma ọ maghị ihe ha bụ.
-