2 Ndị Eze 4:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ya mere, otu onye gara n’ọhịa ịghọrọ mkpụrụ malo,+ o wee hụ osisi vaịn ọhịa wee gaa ghọrọ aṅara ọhịa ọ mịrị, ghọjuo uwe ya, o wee bịa binye ya n’ite ofe ahụ, n’ihi na ha amaghị ihe ọ bụ.
39 Ya mere, otu onye gara n’ọhịa ịghọrọ mkpụrụ malo,+ o wee hụ osisi vaịn ọhịa wee gaa ghọrọ aṅara ọhịa ọ mịrị, ghọjuo uwe ya, o wee bịa binye ya n’ite ofe ahụ, n’ihi na ha amaghị ihe ọ bụ.