2 Ndị Eze 7:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ma, Ịlaịsha sịrị, “Nụrụnụ ihe Jehova kwuru. Jehova kwuru, sị: ‘N’ụdị oge a echi n’ọnụ ụzọ ámá* Sameria, otu sia* ntụ ọka e gwere nke ọma ga-ada otu shekel,* sia abụọ ọka bali juru ga-adakwa otu shekel.’”+
7 Ma, Ịlaịsha sịrị, “Nụrụnụ ihe Jehova kwuru. Jehova kwuru, sị: ‘N’ụdị oge a echi n’ọnụ ụzọ ámá* Sameria, otu sia* ntụ ọka e gwere nke ọma ga-ada otu shekel,* sia abụọ ọka bali juru ga-adakwa otu shekel.’”+