2 Ndị Eze 7:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ịlaịsha wee sị: “Geenụ ntị n’okwu Jehova.+ Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Ụdị ugbu a echi, otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ sia ntụ ọka e gwere nke ọma ga-ada otu shekel, ihe ọ̀tụ̀tụ̀ sia abụọ nke ọka bali ga-adakwa otu shekel n’ọnụ ụzọ ámá Sameria.’”+
7 Ịlaịsha wee sị: “Geenụ ntị n’okwu Jehova.+ Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Ụdị ugbu a echi, otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ sia ntụ ọka e gwere nke ọma ga-ada otu shekel, ihe ọ̀tụ̀tụ̀ sia abụọ nke ọka bali ga-adakwa otu shekel n’ọnụ ụzọ ámá Sameria.’”+