Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 32:36
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 36 N’ihi na Jehova ga-ekpe ndị ya ikpe,+

      Ọ ga-enwekwa mwute maka ndị ohu ya,+

      N’ihi na ọ ga-ahụ na ha enwekwaghị enyemaka,

      Naanị ihe e nwere bụ onye na-enweghị enyemaka na onye na-abaghị n’ihe.

  • Ndị Ikpe 5:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 A na-anụ olu ụfọdụ n’ime ndị na-enye anụmanụ mmiri n’ebe ndị a na-eseta mmiri,+

      N’ebe ahụ ka ha malitere ịkọ ọrụ ezi omume Jehova,+

      Ọrụ ezi omume nke ndị ya bi n’obodo a na-agbaghị ogige n’Izrel.

      Ọ bụ mgbe ahụ ka ndị Jehova gbadara n’ọnụ ụzọ ámá.

  • 2 Ndị Eze 7:18
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 18 O wee si otú a mee dị nnọọ ka onye nke ezi Chineke gwara eze, sị: “Ihe ọ̀tụ̀tụ̀ sia abụọ nke ọka bali ga-ada otu shekel, otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ sia ntụ ọka e gwere nke ọma ga-adakwa otu shekel, ọ ga-eme ụdị ugbu a echi n’ọnụ ụzọ ámá Sameria.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya