2 Ndị Eze 7:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ihe niile mere nnọọ otú ahụ onye nke ezi Chineke gwara eze na ha ga-esi mee. Ọ gwara ya, sị: “N’ụdị oge a echi, n’ọnụ ụzọ ámá Sameria, sia abụọ ọka bali juru ga-ada otu shekel. Otu sia ntụ ọka e gwere nke ọma ga-adakwa otu shekel.”+
18 Ihe niile mere nnọọ otú ahụ onye nke ezi Chineke gwara eze na ha ga-esi mee. Ọ gwara ya, sị: “N’ụdị oge a echi, n’ọnụ ụzọ ámá Sameria, sia abụọ ọka bali juru ga-ada otu shekel. Otu sia ntụ ọka e gwere nke ọma ga-adakwa otu shekel.”+