2 Ndị Eze 7:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 O wee si otú a mee dị nnọọ ka onye nke ezi Chineke gwara eze, sị: “Ihe ọ̀tụ̀tụ̀ sia abụọ nke ọka bali ga-ada otu shekel, otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ sia ntụ ọka e gwere nke ọma ga-adakwa otu shekel, ọ ga-eme ụdị ugbu a echi n’ọnụ ụzọ ámá Sameria.”+
18 O wee si otú a mee dị nnọọ ka onye nke ezi Chineke gwara eze, sị: “Ihe ọ̀tụ̀tụ̀ sia abụọ nke ọka bali ga-ada otu shekel, otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ sia ntụ ọka e gwere nke ọma ga-adakwa otu shekel, ọ ga-eme ụdị ugbu a echi n’ọnụ ụzọ ámá Sameria.”+