-
2 Ndị Eze 7:10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
10 Ha gakwara kpọọ ndị na-eche nche n’ọnụ ụzọ ámá obodo ha ma kọọrọ ha, sị: “Anyị banyere ebe ndị Siria mara ụlọikwuu, ma, o nweghị onye nọ ebe ahụ, anyị anụghịkwa mkpọtụ mmadụ. Naanị ihe ndị anyị hụrụ bụ ịnyịnya na jakị ndị e liwere eliwe na ụlọikwuu ndị ha hapụrụ.”
-