10 Ha wee bịa kpọọ ndị nche ọnụ ụzọ ámá+ obodo òkù wee kọọrọ ha, sị: “Anyị banyere n’ebe ndị Siria mara ụlọikwuu, ma, lee! ọ dịghị onye nọ n’ebe ahụ, a nụghịkwa ụkpọrọ mmadụ, ma e wezụga ịnyịnya ndị e liwere eliwe na ịnyịnya ibu ndị e liwere eliwe na ụlọikwuu ndị dị nnọọ otú ha dị.”+