2 Ndị Eze 7:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ozugbo ahụ, ha biliri gbaa ọsọ mgbe chi jiri+ wee hapụ ụlọikwuu ha na ịnyịnya+ ha na ịnyịnya ibu ha—ebe ahụ ha mara ụlọikwuu dị nnọọ otú ahụ ọ dị—ha wee na-agba ọsọ maka mkpụrụ obi ha.+
7 Ozugbo ahụ, ha biliri gbaa ọsọ mgbe chi jiri+ wee hapụ ụlọikwuu ha na ịnyịnya+ ha na ịnyịnya ibu ha—ebe ahụ ha mara ụlọikwuu dị nnọọ otú ahụ ọ dị—ha wee na-agba ọsọ maka mkpụrụ obi ha.+