-
2 Samuel 18:26Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
26 Onye nche ahụ wee hụ nwoke ọzọ ka o ji ọsọ na-abịa. Onye nche ahụ wee kpọọ onye nche ọnụ ụzọ ámá, sị: “Lee! Nwoke ọzọ ji ọsọ na-abịa naanị ya!” eze wee sị: “Onye nke a kwa nwere ihe ọ na-abịa ịkọ.”
-