2 Ndị Eze 10:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Jihu na Jehonadab+ nwa Rikab banyeziri n’ụlọ Bel, Jihu asị ndị na-efe Bel: “Leruonụ anya ka unu jide n’aka na e nweghị onye ọ bụla na-efe Jehova nọ ebe a, kama na ọ bụ naanị ndị na-efe Bel nọ ebe a.”
23 Jihu na Jehonadab+ nwa Rikab banyeziri n’ụlọ Bel, Jihu asị ndị na-efe Bel: “Leruonụ anya ka unu jide n’aka na e nweghị onye ọ bụla na-efe Jehova nọ ebe a, kama na ọ bụ naanị ndị na-efe Bel nọ ebe a.”