2 Ndị Eze 10:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Jihu wee banye n’ụlọ Bel, ya na Jehọnadab+ nwa Rikab. O wee gwa ndị na-efe Bel, sị: “Chọzienụ achọzi, hụkwanụ na e nweghị onye ọ bụla n’ime ndị na-efe Jehova so unu nọrọ ebe a, kama ọ bụ naanị ndị na-efe Bel.”+
23 Jihu wee banye n’ụlọ Bel, ya na Jehọnadab+ nwa Rikab. O wee gwa ndị na-efe Bel, sị: “Chọzienụ achọzi, hụkwanụ na e nweghị onye ọ bụla n’ime ndị na-efe Jehova so unu nọrọ ebe a, kama ọ bụ naanị ndị na-efe Bel.”+