Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ndị Eze 10:15
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 15 Ka o si n’ebe ahụ na-aga, o zutere Jehọnadab+ nwa Rikab+ ka ọ na-abịa izute ya. Mgbe ọ gọziri+ ya, ọ sịrị ya: “Obi gị ò ziri ezi n’ebe m nọ, dị nnọọ ka obi m dị n’ebe obi gị dị?”+

      Jehọnadab wee zaa, sị: “O ziri ezi.”

      “Ọ bụrụ na o ziri ezi, nye m aka gị.”

      O wee nye ya aka ya. O wee dọgote ya n’ụgbọ ịnyịnya.+

  • Jeremaya 35:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 Ma ha sịrị: “Anyị agaghị aṅụ mmanya, n’ihi na Jọnadab nwa Rikab,+ bụ́ nna nna anyị, nyere anyị iwu, sị, ‘Unu aṅụla mmanya, ma unu ma ụmụ unu, ruo mgbe a na-akaghị aka.+

  • Jeremaya 35:19
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 19 ya mere, nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru: “Ọ dịghị mgbe a na-agaghị enwe onye si n’ụlọ Jọnadab nwa Rikab nke ga na-eguzo+ n’ihu m mgbe niile.”’”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya