6 Ma ha sịrị: “Anyị agaghị aṅụ mmanya, n’ihi na Jọnadab nwa Rikab,+ bụ́ nna nna anyị, nyere anyị iwu, sị, ‘Unu aṅụla mmanya, ma unu ma ụmụ unu, ruo mgbe a na-akaghị aka.+
19 ya mere, nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru: “Ọ dịghị mgbe a na-agaghị enwe onye si n’ụlọ Jọnadab nwa Rikab nke ga na-eguzo+ n’ihu m mgbe niile.”’”+