2 Ndị Eze 15:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Azaraya mechara nwụọ otú nna nna ya hà nwụrụ,+ e lie ya ebe e liri nna nna ya hà n’Obodo Devid. Jotam nwa ya nọchiri ya, malite ịchị.
7 Azaraya mechara nwụọ otú nna nna ya hà nwụrụ,+ e lie ya ebe e liri nna nna ya hà n’Obodo Devid. Jotam nwa ya nọchiri ya, malite ịchị.