-
2 Ndị Eze 15:16Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
16 Mgbe Menahem si na Teza pụta, ndị Tifsa emeghereghị ya ọnụ ụzọ ámá. N’ihi ya, ọ lụsoro Tifsa agha ma bibie ya, gbuokwa ndị niile bi na ya, nakwa ndị bi n’obodo ndị gbara ya gburugburu. Ọ bọwakwara ụmụ nwaanyị dị ime na Tifsa afọ.
-