2 Ndị Eze 15:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Otú Menahem si nweta ọlaọcha ahụ o nyere ya bụ na o kere ndị aka ji akụ̀ a ma ama+ nọ n’Izrel ụtụ. Ọ natara onye nke ọ bụla n’ime ha shekel* ọlaọcha iri ise ma nye ha eze Asiria. Eze Asiria hapụziri ịlụso obodo ahụ agha, laghachi.
20 Otú Menahem si nweta ọlaọcha ahụ o nyere ya bụ na o kere ndị aka ji akụ̀ a ma ama+ nọ n’Izrel ụtụ. Ọ natara onye nke ọ bụla n’ime ha shekel* ọlaọcha iri ise ma nye ha eze Asiria. Eze Asiria hapụziri ịlụso obodo ahụ agha, laghachi.