2 Ndị Eze 15:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 N’afọ nke iri ise na abụọ n’ọchịchị Azaraya eze Juda, Pika+ nwa Remalaya malitere ịchị Izrel. Ọ nọkwa na Sameria chịa afọ iri abụọ.
27 N’afọ nke iri ise na abụọ n’ọchịchị Azaraya eze Juda, Pika+ nwa Remalaya malitere ịchị Izrel. Ọ nọkwa na Sameria chịa afọ iri abụọ.