2 Ndị Eze 15:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Hoshia+ nwa Ịla mechakwara gbaara Pika nwa Remalaya izu ma gbuo ya. Ọ nọchikwara ya, malite ịchị n’afọ nke iri abụọ n’ọchịchị Jotam+ nwa Ọzaya.
30 Hoshia+ nwa Ịla mechakwara gbaara Pika nwa Remalaya izu ma gbuo ya. Ọ nọchikwara ya, malite ịchị n’afọ nke iri abụọ n’ọchịchị Jotam+ nwa Ọzaya.