1 Ihe E Mere 4:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Shimiaị mụrụ ụmụ nwoke iri na isii na ụmụ nwaanyị isii. Ma, ụmụnne ya amụghị ọtụtụ ụmụ. O nweghịkwanụ onye ọ bụla ná ndị ezinụlọ ha nke mụrụ ọtụtụ ụmụ ka ndị ebo Juda.+
27 Shimiaị mụrụ ụmụ nwoke iri na isii na ụmụ nwaanyị isii. Ma, ụmụnne ya amụghị ọtụtụ ụmụ. O nweghịkwanụ onye ọ bụla ná ndị ezinụlọ ha nke mụrụ ọtụtụ ụmụ ka ndị ebo Juda.+