1 Ihe E Mere 4:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Shimiaị mụrụ ụmụ nwoke iri na isii na ụmụ nwaanyị isii; ma ụmụnne ya amụghị ọtụtụ ụmụ, ọ dịghị onye ọ bụla n’ime ezinụlọ ha nke mụrụ ọtụtụ ụmụ ka ụmụ Juda.+
27 Shimiaị mụrụ ụmụ nwoke iri na isii na ụmụ nwaanyị isii; ma ụmụnne ya amụghị ọtụtụ ụmụ, ọ dịghị onye ọ bụla n’ime ezinụlọ ha nke mụrụ ọtụtụ ụmụ ka ụmụ Juda.+