Jenesis 49:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Ma gị onwe gị, Juda,+ ụmụnne gị ga-eto gị.+ Aka gị ga-ejide ndị iro gị n’ekwo.+ Ụmụnna gị ga na-adara gị n’ala.+ Ọnụ Ọgụgụ 26:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ndị a bụ ezinụlọ ndị si n’ebo Juda.+ N’ime ha, ndị e debara aha ha n’akwụkwọ dị puku mmadụ iri asaa na isii na narị ise.+
8 “Ma gị onwe gị, Juda,+ ụmụnne gị ga-eto gị.+ Aka gị ga-ejide ndị iro gị n’ekwo.+ Ụmụnna gị ga na-adara gị n’ala.+
22 Ndị a bụ ezinụlọ ndị si n’ebo Juda.+ N’ime ha, ndị e debara aha ha n’akwụkwọ dị puku mmadụ iri asaa na isii na narị ise.+