-
1 Ihe E Mere 10:7Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
7 Mgbe ndị Izrel niile nọ na ndagwurugwu hụrụ na ndị agha Izrel agbaala ọsọ, nakwa na Sọl na ụmụ ya anwụọla, ha malitere ịhapụ obodo ha gbaa ọsọ. Ndị Filistia mechakwara bịa bichie ebe ndị ahụ.
-