1 Ihe E Mere 10:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mgbe ndị Izrel niile nọ na ndagwurugwu hụrụ na ha agbawo ọsọ, nakwa na Sọl na ụmụ ya anwụwo, ha malitere ịhapụ obodo ha gbaa ọsọ;+ e mesịa, ndị Filistia batara biri na ha.
7 Mgbe ndị Izrel niile nọ na ndagwurugwu hụrụ na ha agbawo ọsọ, nakwa na Sọl na ụmụ ya anwụwo, ha malitere ịhapụ obodo ha gbaa ọsọ;+ e mesịa, ndị Filistia batara biri na ha.