1 Ihe E Mere 10:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 ndị agha ha niile gara buru ozu Sọl na ozu ụmụ ya. Ha butere ha Jebesh ma lie ọkpụkpụ ha n’okpuru nnukwu osisi dị na Jebesh.+ Ha bukwara ọnụ ụbọchị asaa.
12 ndị agha ha niile gara buru ozu Sọl na ozu ụmụ ya. Ha butere ha Jebesh ma lie ọkpụkpụ ha n’okpuru nnukwu osisi dị na Jebesh.+ Ha bukwara ọnụ ụbọchị asaa.