1 Ihe E Mere 14:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Haịram+ eze Taya ziri ndị ozi ka ha gakwuru Devid, ka ha hazie otú a ga-esi bute osisi sida, o zigakwara ndị na-eji nkume arụ mgbidi na ndị ọkwá nkà ka ha rụọrọ Devid ụlọ.*+
14 Haịram+ eze Taya ziri ndị ozi ka ha gakwuru Devid, ka ha hazie otú a ga-esi bute osisi sida, o zigakwara ndị na-eji nkume arụ mgbidi na ndị ọkwá nkà ka ha rụọrọ Devid ụlọ.*+