1 Ihe E Mere 14:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Devid wee jụọ Chineke, sị: “Ọ̀ bụ m gaa lụso ndị Filistia agha? Ị̀ ga-enyefe ha n’aka m?” Jehova asị ya: “Gawa, m ga-enyeferịrị ha n’aka gị.”+
10 Devid wee jụọ Chineke, sị: “Ọ̀ bụ m gaa lụso ndị Filistia agha? Ị̀ ga-enyefe ha n’aka m?” Jehova asị ya: “Gawa, m ga-enyeferịrị ha n’aka gị.”+