1 Ihe E Mere 14:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Devid wee gaa Bel-perezim,+ gbuo ha ebe ahụ. Mgbe o gbuchara ha, ya asị: “Ezi Chineke esila n’aka m kwada ndị iro m ka ebe mmiri kwadara mgbidi.” Ọ bụ ya mere ha ji kpọọ ebe ahụ Bel-perezim.* 1 Ihe E Mere Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:11 Ụlọ Nche,6/1/1991, p. 20-21
11 Devid wee gaa Bel-perezim,+ gbuo ha ebe ahụ. Mgbe o gbuchara ha, ya asị: “Ezi Chineke esila n’aka m kwada ndị iro m ka ebe mmiri kwadara mgbidi.” Ọ bụ ya mere ha ji kpọọ ebe ahụ Bel-perezim.*